Ego – Bia Nulu Olu Anyi Mp3 Download NAIJA GOSPEL MUSICS

Ego – Bia Nulu Olu Anyi Mp3 Download


Ego – Bia Nulu Olu Anyi download mp3

Download Free “Ego – Bia Nulu Olu Anyi MP3 AUDIO | MP4, Lyrics & Skull 320kbps Music Only on naijamusics.com

Multi Talented Artist and Songwriter popularly Known as Ego  comes through with yet another new hit track titled “Bia Nulu Olu Anyi ” and its available here on Naijamusics for your free and fast download.


bia nulu olu anyi by ego mp3 download

nani olu anyi mp3

bia nulu by ego meaning

bia nulu by ego mp4 download

bia nulu onu anyi remix

bia nuru olu anyi lyrics

nani olu anyi lyrics

bia nulu by ego

Download

Lyrics: Bia Nulu by Ego

Bia nulu
Bia nulu
Bia nulu onu anyi o
Nna, bia nulu onu anyi o
Bia nulu onu anyi o
Nna bia nulu onu anyi o
Onweru mgbe ike mmadu, Ga-aka nke Chukwu
Onweru mgbe ike mmadu, Ga-aka nke Chukwu
Nna, bia nulu
Onye keruwa, Bia nulu onu anyi
Ezi nna bia nulu
Olisa ebuluwa bia nulu onu anyi o
Bia nulu onu anyi o
Nna, bia nulu onu anyi o
Bia nulu onu anyi o
Nna bia nulu onu anyi o

Onweru mgbe ike mmadu, Ga-aka nke Chukwu
Onweru mgbe ike ekwensu, Ga-aka nke Chukwu
Nna, bia nulu
Onye keruwa, Bia nulu onu anyi o
Ezi nna bia nulu

Olisa ebuluwa bia nulu onu anyi o
O gini na-atu g’egwu?
Ti nye obi gi na Chukwu
Chukwu bu ya nwe ndu
Ga-abu onye nche gi
Ogini na-atu g’egwu?
Bia nu kolu chukwu
Nna bia nulu
Onye keruwa bia nulu onu anyi o
Ezi nna bia nulu
Olisa ebuluwa bia nulu onu anyi o
Bia…

Share On:

MORE ON:



CLICK HERE TO PROMOTE YOUR MUSIC/VIDEO
Related Posts
 


0 Responses

Leave a Reply