[Lyrics] Larry Gaaga Ft. Theresa Onuorah, Flavour & Phyno – Egedege LYRICS

[Lyrics] Larry Gaaga Ft. Theresa Onuorah, Flavour & Phyno – Egedege


Read Larry Gaaga Ft. Theresa Onuorah, Flavour & Phyno – Egedege Lyrics Below

LYRICS

Anyone that has interest and loves IGBO culture
Please listen to this song
If you wish to stand and dance to it, Please do
If you wish to sit and nod your head to it, Better still

Mastaa!
Larry Gaaga!

[Chorus – Theresa Onuora]
Ijele erubego obu mu n’onye ga agba egwú eh?
Obudu mu n’onye ga-agba egwu oh
Mu na onye ga-agba egwu mu
Ijele mu eru eh eh
Theresa Onuora no mu n’ekwu oh
Onye oma m ji eje mbali n’ijele mu eru eh
O na ji mara mba no mu na-agu nwanne oh
Mu na etinu egwu nu, mu na onye ga agba egwú oh
Onye ga agba eh

[Verse 1 – Flavour]
Ina eme guy achoro m ima (Aiyo)
O chongonoko achoro m ima (Aiyo)
I gbagoro gbada achoro m ima (Aiyo)
I chowa ima nu ije na nke Emma (Aiyo)
Ijele ndi Igbo anyi aputago egwu (Aiyo)
Ezege ndi Igbo anyi aputago egwu (Aiyo)
Theresa Onuora na-agbanite egwu (Aiyo)
(Phyno: Se se)
Larry Gaaga ihe nwe ejewe eme

[Verse 2 – Phyno]
I na eme ife me mu Invite make eh sure na umu asa ya abia
And i hazichaa table m dese bottle men ga ala
I hang a men Maru na agbo-aza aya aza
Ozo na pounds ama aga Just maru na alert ama aba
Nwa hapu ife akolu I
Bunye ukwu ka m boli I
Na abia nu abia ka m koli i
Na Amaka maka na m cholu i
Just maka na I wan jolli
O si “you are not the one for me”
Okwa i zaro m mgbe m kpolu i
Bia gwanuu ife m melu I
Ebee!

[Chorus – Theresa Onuora]
Ijele erubego obu mu n’onye ga agba egwú eh?
Obudu mu n’onye ga-agba egwu oh
Mu na onye ga-agba egwu mu
Ijele mu eru eh eh
Theresa Onuora no mu n’ekwu oh
Onye oma m ji eje mbali n’ijele mu eru eh
O na ji mara mba no mu na-agu nwanne oh
Mu na etinu egwu nu, mu na onye ga agba egwú oh
Onye ga agba eh

Larry Gaaga Egedege Lyrics

[Verse 3: Flavour]
Ai ye ye ye ye ye ye ye
Na eteru m eh (Na eteru m egwu)
Na agbaru egwu (Na agbaru egwu)
Yowaru eh (Yowaru eh)
Kwashashi nwe
Ashi m n’eteru m eh (Na eteru m egwu)
Na agbaru egwu (Na agbaru egwu)
Chi saru m eh (Yowaru eh)
Shashi nwe

Ima kwa na ihe nke nu a karia m aka eh
Ejebe ejebe anaba anaba ebure jebe
Ima kwa na nwa nke nu emeruo m aru eh
Ocha ka omaka, nke gi amaka, ima na I maka

[Verse 4: Phyno]
Abuo, Ato, Ano, Ise, Isii, Asaa
From Monday ruo to Sunday
Anyi na eri ife ka o bazaar (bazaar)
Spending money by the bar
M tinyeru nwa no na the bar
Guy atachigo m
Voice m akpochigo m ka m enwezilu catarrh

Nwa hapu ife akolu I
Bunye ukwu ka m boli I
Na abia nu abia ka m koli i
Na Amaka maka na m cholu i
Just maka na I wan jolli
O si “you are not the one for me”
Okwa i zaro m mgbe m kpolu i
Bia gwanuu ife m melu I
Ebee!

[Chorus: Theresa Onuora]
Ijele erubego obu mu n’onye ga agba egwú eh?
Obudu mu n’onye ga-agba egwu oh
Mu na onye ga-agba egwu mu
Ijele mu eru eh eh
Theresa Onuora no mu n’ekwu oh
Onye oma m ji eje mbali n’ijele mu eru eh
O na ji mara mba no mu na-agu nwanne oh
Mu na etinu egwu nu, mu na onye ga agba egwú oh
Onye ga agba eh

[Bridge: Theresa Onuora]
Larry Gaaga gi ka egwu na-akpo oh
Onye oma m ji eje mbali n’ijele mu eru eh
Ijele ndi Igbo ka egwu na-akpo oh
Flavour nwa nne m n’ijele mu n’eru eh
Anyi ga aguzi egwu nweru ego na aju nwa nne oh
Ijele erubego obu mu n’onye ga agba egwú eh?
Igbo zuru ezu ka egwu na-akpo oh
Ndi oma m ji agbaru ghali n’ijele mo eru eh
Ezege ndi Igbo ka egwu na-akpu oh
Phyno ji egwu oh mu na onye ga agba egwú oh
Onye ga agba eh (Mix Monster) eeeh

[Outro (Translation): Peter Edochie]
Ihe Onye nwe k’oji ana aka
What you have is what flaunt
Ife di mma di mma
What Is Good, Is Good
Larry Gaaga, Theresa Onuora na-agu egwu Egedege,
Larry Gaaga, Theresa Onuora ‘The Egedege Crooner’
Flavour na Phyno (Gaaga Music)
Flavour and Phyno
Mana ndi be anyi si
Our People Use To Say
na onye obula na alo kalili ya anya o na eme gini
When you envy someone above you, You are just admiring
O na e kili ya e kili Ife Onye tulu ego ya abulo usa
What one can afford is not Greed
I greet you all
Afa m bu Peter Edochie,
My name is Peter Edochie
and akpo m Ebubedike
They call me ‘EBUDEDIKE’

Share On:

MORE ON: , ,



CLICK HERE TO PROMOTE YOUR MUSIC/VIDEO
Related Posts
 


0 Responses

Leave a Reply