Ego – Bia Nulu Olu Anyi download mp3
Download Free “Ego – Bia Nulu Olu Anyi MP3 AUDIO | MP4, Lyrics & Skull 320kbps Music Only on naijamusics.com
Multi Talented Artist and Songwriter popularly Known as Ego comes through with yet another new hit track titled “Bia Nulu Olu Anyi ” and its available here on Naijamusics for your free and fast download.
bia nulu olu anyi by ego mp3 download
nani olu anyi mp3
bia nulu by ego meaning
bia nulu by ego mp4 download
bia nulu onu anyi remix
bia nuru olu anyi lyrics
nani olu anyi lyrics
bia nulu by ego
Lyrics: Bia Nulu by Ego
Bia nulu
Bia nulu
Bia nulu onu anyi o
Nna, bia nulu onu anyi o
Bia nulu onu anyi o
Nna bia nulu onu anyi o
Onweru mgbe ike mmadu, Ga-aka nke Chukwu
Onweru mgbe ike mmadu, Ga-aka nke Chukwu
Nna, bia nulu
Onye keruwa, Bia nulu onu anyi
Ezi nna bia nulu
Olisa ebuluwa bia nulu onu anyi o
Bia nulu onu anyi o
Nna, bia nulu onu anyi o
Bia nulu onu anyi o
Nna bia nulu onu anyi o
Onweru mgbe ike mmadu, Ga-aka nke Chukwu
Onweru mgbe ike ekwensu, Ga-aka nke Chukwu
Nna, bia nulu
Onye keruwa, Bia nulu onu anyi o
Ezi nna bia nulu
Olisa ebuluwa bia nulu onu anyi o
O gini na-atu g’egwu?
Ti nye obi gi na Chukwu
Chukwu bu ya nwe ndu
Ga-abu onye nche gi
Ogini na-atu g’egwu?
Bia nu kolu chukwu
Nna bia nulu
Onye keruwa bia nulu onu anyi o
Ezi nna bia nulu
Olisa ebuluwa bia nulu onu anyi o
Bia…
Share On:
MORE ON: Ego
CLICK HERE TO PROMOTE YOUR MUSIC/VIDEO